Abụ Ọma 145:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova na-eche ndị niile hụrụ ya n’anya nche,+Ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile n’iyi.+ Jeremaya 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma gị onwe gị, ị na-achọrọ onwe gị ihe ukwu.+ Kwụsị ịchọ ya.”’+ “‘N’ihi na, lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị anụ ahụ́ niile,’+ ka Jehova kwuru, ‘ma m ga-enye gị mkpụrụ obi gị ka ọ bụụrụ gị ihe nkwata n’ebe niile ị ga-aga.’”+
5 Ma gị onwe gị, ị na-achọrọ onwe gị ihe ukwu.+ Kwụsị ịchọ ya.”’+ “‘N’ihi na, lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị anụ ahụ́ niile,’+ ka Jehova kwuru, ‘ma m ga-enye gị mkpụrụ obi gị ka ọ bụụrụ gị ihe nkwata n’ebe niile ị ga-aga.’”+