9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+
18 “‘N’ihi na m ga-emere gị ụzọ mgbapụ, mma agha agaghị egbu gị; mkpụrụ obi gị ga-abụrụ gị ihe nkwata,+ n’ihi na ị tụkwasịrị m obi,’+ ka Jehova kwuru.”
6 ya bụ, ndị dimkpa na ndị nwunye ha na ụmụntakịrị ha na ụmụ nwaanyị eze mụrụ+ na mkpụrụ obi niile Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ka ha na Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ nọrọ, tinyere Jeremaya onye amụma na Barọk+ nwa Neraya.