26 Eze nyekwara Jeramiel bụ́ nwa eze na Seraya nwa Azriel na Shelemaya nwa Abdiel iwu ka ha gaa kpọta Barọk bụ́ odeakwụkwọ na Jeremaya onye amụma.+ Ma Jehova zoro ha.+
45Nke a bụ okwu Jeremaya onye amụma gwara Barọk+ nwa Neraya n’oge o dere ihe ndị a Jeremaya+ kwuru n’akwụkwọ n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, sị: