Jeremaya 45:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E nwere ihe Jeremaya onye amụma gwara Barọk,+ nwa Neraya, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Jeremaya gwara ya ihe a n’oge Barọk ji akwụkwọ na-ede ihe ọ na-agwa ya.+ Ọ gwara ya, sị:
45 E nwere ihe Jeremaya onye amụma gwara Barọk,+ nwa Neraya, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Jeremaya gwara ya ihe a n’oge Barọk ji akwụkwọ na-ede ihe ọ na-agwa ya.+ Ọ gwara ya, sị: