Jeremaya 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 m wee nọrọ n’ihu Hanamel nwa nwanne nna m nakwa n’ihu ndị akaebe ahụ, ndị bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ala,+ n’ihu ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ,+ nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ya. Jeremaya 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kama ọ bụ Barọk+ nwa Neraya na-akpali gị imegide anyị iji nyefee anyị n’aka ndị Kaldia, ka ha gbuo anyị ma ọ bụ dọrọ anyị n’agha laa Babịlọn.”+
12 m wee nọrọ n’ihu Hanamel nwa nwanne nna m nakwa n’ihu ndị akaebe ahụ, ndị bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ala,+ n’ihu ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ,+ nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ya.
3 Kama ọ bụ Barọk+ nwa Neraya na-akpali gị imegide anyị iji nyefee anyị n’aka ndị Kaldia, ka ha gbuo anyị ma ọ bụ dọrọ anyị n’agha laa Babịlọn.”+