Jeremaya 43:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kama, ọ bụ Barọk+ nwa Neraya na-aranye gị ikwu ihe ị na-ekwu n’ihi na ọ chọrọ ka ndị Kaldia kpara anyị aka, ka ha wee gbuo anyị ma ọ bụkwanụ dọrọ anyị n’agha laa Babịlọn.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:3 Ụlọ Nche,8/15/2006, p. 19
3 Kama, ọ bụ Barọk+ nwa Neraya na-aranye gị ikwu ihe ị na-ekwu n’ihi na ọ chọrọ ka ndị Kaldia kpara anyị aka, ka ha wee gbuo anyị ma ọ bụkwanụ dọrọ anyị n’agha laa Babịlọn.”+