Jeremaya 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kama ọ bụ Barọk+ nwa Neraya na-akpali gị imegide anyị iji nyefee anyị n’aka ndị Kaldia, ka ha gbuo anyị ma ọ bụ dọrọ anyị n’agha laa Babịlọn.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:3 Ụlọ Nche,8/15/2006, p. 19
3 Kama ọ bụ Barọk+ nwa Neraya na-akpali gị imegide anyị iji nyefee anyị n’aka ndị Kaldia, ka ha gbuo anyị ma ọ bụ dọrọ anyị n’agha laa Babịlọn.”+