Jeremaya 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+ Jeremaya 45:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Nke a bụ okwu Jeremaya onye amụma gwara Barọk+ nwa Neraya n’oge o dere ihe ndị a Jeremaya+ kwuru n’akwụkwọ n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, sị:
4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+
45 Nke a bụ okwu Jeremaya onye amụma gwara Barọk+ nwa Neraya n’oge o dere ihe ndị a Jeremaya+ kwuru n’akwụkwọ n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, sị: