Jeremaya 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”
4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”