Abụ Ọma 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I nyefeghị m n’aka onye iro.+I mewo ka ụkwụ m guzoro n’ebe sara mbara.+ Abụ Ọma 124:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-ewereghị anyị+Nye ezé ha ka ọ bụrụ anụ oriri.+ Jeremaya 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Bụkuonụ Jehova abụ! Toonụ Jehova! N’ihi na ọ napụtawo mkpụrụ obi ogbenye n’aka ndị na-eme ihe ọjọọ.+
13 Bụkuonụ Jehova abụ! Toonụ Jehova! N’ihi na ọ napụtawo mkpụrụ obi ogbenye n’aka ndị na-eme ihe ọjọọ.+