Abụ Ọma 35:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ka mkpụrụ obi m ṅụrịa ọṅụ n’ime Jehova;+Ka o nwee obi ụtọ ná nzọpụta ya.+ Abụ Ọma 109:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ ga-eguzo n’aka nri nke ogbenye,+Iji zọpụta ya n’aka ndị na-ekpe mkpụrụ obi ya ikpe.