1 Samuel 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sọl wee tụọ ube+ ahụ, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!”+ ma Devid zere wee gbapụ n’ihu ya ugboro abụọ.+ 1 Samuel 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sọl wee chọọ iji ube ahụ tụgide Devid n’ahụ́ ájá,+ ma o zere+ pụọ n’ihu Sọl, nke mere na ọ tụrụ ube ahụ n’ahụ́ ájá. Devid wee gbapụ ka ọ gbalaga n’abalị ahụ.+ Jọn 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghị onye nwere ịhụnanya karịrị nke a, na mmadụ ga-atọgbọ mkpụrụ obi ya n’ihi ndị enyi ya.+
11 Sọl wee tụọ ube+ ahụ, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!”+ ma Devid zere wee gbapụ n’ihu ya ugboro abụọ.+
10 Sọl wee chọọ iji ube ahụ tụgide Devid n’ahụ́ ájá,+ ma o zere+ pụọ n’ihu Sọl, nke mere na ọ tụrụ ube ahụ n’ahụ́ ájá. Devid wee gbapụ ka ọ gbalaga n’abalị ahụ.+