Abụ Ọma 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+Na-achọkwa igbu ya.+ Luk 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma o si n’etiti ha mịfere gawara onwe ya.+ Jọn 8:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ya mere, ha tụtụụrụ nkume ka ha tụọ ya;+ ma Jizọs zoro wee pụọ n’ụlọ nsọ ahụ.