1 Samuel 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sọl wee tụọ ube+ ahụ, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!”+ ma Devid zere wee gbapụ n’ihu ya ugboro abụọ.+ 1 Samuel 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl wee rube isi n’ihe Jọnatan kwuru, Sọl wee ṅụọ iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ a gaghị egbu ya.” Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị. Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+
11 Sọl wee tụọ ube+ ahụ, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!”+ ma Devid zere wee gbapụ n’ihu ya ugboro abụọ.+
6 Sọl wee rube isi n’ihe Jọnatan kwuru, Sọl wee ṅụọ iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ a gaghị egbu ya.”
13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+