1 Samuel 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sọl wee chọọ iji ube ahụ tụgide Devid n’ahụ́ ájá,+ ma o zere+ pụọ n’ihu Sọl, nke mere na ọ tụrụ ube ahụ n’ahụ́ ájá. Devid wee gbapụ ka ọ gbalaga n’abalị ahụ.+ 1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+
10 Sọl wee chọọ iji ube ahụ tụgide Devid n’ahụ́ ájá,+ ma o zere+ pụọ n’ihu Sọl, nke mere na ọ tụrụ ube ahụ n’ahụ́ ájá. Devid wee gbapụ ka ọ gbalaga n’abalị ahụ.+