Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 18:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+ Abụ Ọma 59:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 124:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+ Matiu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ha kpagburu unu n’otu obodo, gbalaganụ n’obodo ọzọ;+ n’ihi na n’ezie, ana m asị unu, Unu agaghị agazu+ obodo ndị dị n’Izrel ma ọlị ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+
48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+
16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+
7 Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+
23 Mgbe ha kpagburu unu n’otu obodo, gbalaganụ n’obodo ọzọ;+ n’ihi na n’ezie, ana m asị unu, Unu agaghị agazu+ obodo ndị dị n’Izrel ma ọlị ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.+