1 Samuel 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+ 2 Samuel 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid biliri ozugbo, ya na ndị niile so ya, wee na-agafe Jọdan ruo mgbe chi bọrọ,+ ruo mgbe ọ na-enweghị onye fọdụrụ nke na-agafebeghị Jọdan.
26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+
22 Devid biliri ozugbo, ya na ndị niile so ya, wee na-agafe Jọdan ruo mgbe chi bọrọ,+ ruo mgbe ọ na-enweghị onye fọdụrụ nke na-agafebeghị Jọdan.