Ilu 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Napụta onwe gị dị ka nne mgbada n’aka dinta nakwa dị ka nnụnụ n’aka onye na-achụ nta nnụnụ.+ Jeremaya 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘N’ihi na a hụwo ndị ajọ omume n’etiti ndị m.+ Ha na-enyogharị anya, dị ka mgbe ndị na-achụ nta nnụnụ hulatara ala.+ Ha esiwo ọnyà nke na-ebibi ihe. Ọ bụ mmadụ ka ha na-amata n’ọnyà.
26 “‘N’ihi na a hụwo ndị ajọ omume n’etiti ndị m.+ Ha na-enyogharị anya, dị ka mgbe ndị na-achụ nta nnụnụ hulatara ala.+ Ha esiwo ọnyà nke na-ebibi ihe. Ọ bụ mmadụ ka ha na-amata n’ọnyà.