Abụ Ọma 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+ Ilu 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ bụ n’efu ka a na-agbasa ụgbụ n’ihu ihe ọ bụla nwere nku.+ Habakọk 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O jiriwo nko azụ̀ dọpụta ha niile;+ ọ na-eji ụgbụ ya adọkpụrụ ha, ọ na-achịkọtakwa ha n’ụgbụ o ji akụ azụ̀.+ Ọ bụ ya mere o ji na-aṅụrị ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ.+
9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+
15 O jiriwo nko azụ̀ dọpụta ha niile;+ ọ na-eji ụgbụ ya adọkpụrụ ha, ọ na-achịkọtakwa ha n’ụgbụ o ji akụ azụ̀.+ Ọ bụ ya mere o ji na-aṅụrị ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ.+