2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+ 2 Samuel 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Absalọm na mmadụ niile, bụ́ ndị ikom Izrel, banyere Jeruselem;+ Ahitofel+ sokwa ya.
12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+