2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+ 2 Samuel 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 E wee kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-agba izu ọjọọ.”+ Devid wee sị:+ “Biko, Jehova,+ mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghọọ ihe nzuzu!”+
12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+
31 E wee kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-agba izu ọjọọ.”+ Devid wee sị:+ “Biko, Jehova,+ mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghọọ ihe nzuzu!”+