Abụ Ọma 41:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye mụ na ya dịkwa ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+Onye na-eri nri m,+ atụgharịwo* megide m.+ Abụ Ọma 55:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụghị onye iro kọchara m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya.Ọ bụghị onye kpọrọ m oké asị buliri onwe ya elu megide m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.+ Matiu 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+ Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+
12 N’ihi na ọ bụghị onye iro kọchara m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya.Ọ bụghị onye kpọrọ m oké asị buliri onwe ya elu megide m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.+
15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+