Obedaya 7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha achụpụwo gị ruo n’ókè nke ala ha. Ndị niile gị na ha gbara ndụ aghọgbuwo+ gị. Ndị gị na ha dị n’udo emeriwo gị.+ Ndị gị na ha na-erikọ nri ga-eji ụgbụ siere gị ọnyà dị ka onye na-enweghị nghọta.+
7 Ha achụpụwo gị ruo n’ókè nke ala ha. Ndị niile gị na ha gbara ndụ aghọgbuwo+ gị. Ndị gị na ha dị n’udo emeriwo gị.+ Ndị gị na ha na-erikọ nri ga-eji ụgbụ siere gị ọnyà dị ka onye na-enweghị nghọta.+