Jeremaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+ Abụ Ákwá 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+ Ezikiel 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ya mere, gị Oholiba, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-akpali ndị gị na ha na-eme enyi ka ha bịa wakpo gị,+ ndị ahụ mkpụrụ obi gị ji iwe hapụ. M ga-akpọbata ha ka ha si n’akụkụ gị niile wakpo gị,+
6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+
19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+
22 “Ya mere, gị Oholiba, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-akpali ndị gị na ha na-eme enyi ka ha bịa wakpo gị,+ ndị ahụ mkpụrụ obi gị ji iwe hapụ. M ga-akpọbata ha ka ha si n’akụkụ gị niile wakpo gị,+