Jeremaya 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “M ga-eme ka mba a niile nyara yok ígwè n’olu, iji jeere Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn ozi;+ ha ga-ejere ya ozi.+ M ga-enyefekwa ọbụna anụ ọhịa n’aka ya.”’”+ Daniel 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube,
14 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “M ga-eme ka mba a niile nyara yok ígwè n’olu, iji jeere Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn ozi;+ ha ga-ejere ya ozi.+ M ga-enyefekwa ọbụna anụ ọhịa n’aka ya.”’”+
37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube,