Jeremaya 28:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “M ga-eme ka mba a niile nyara yok ígwè n’olu, iji jeere Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn ozi. Ha ga na-ejere ya ozi.+ M ga-enyekwa ya anụ ọhịa dị iche iche.”’”+
14 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “M ga-eme ka mba a niile nyara yok ígwè n’olu, iji jeere Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn ozi. Ha ga na-ejere ya ozi.+ M ga-enyekwa ya anụ ọhịa dị iche iche.”’”+