14 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “M ga-eme ka mba a niile nyara yok ígwè n’olu, iji jeere Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn ozi;+ ha ga-ejere ya ozi.+ M ga-enyefekwa ọbụna anụ ọhịa n’aka ya.”’”+
38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+