Daniel 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 E ji ezigbo ọlaedo+ kpụọ isi ihe oyiyi ahụ, jiri ọlaọcha+ kpụọ obi ya na ogwe aka ya, jirikwa ọla kọpa+ kpụọ afọ ya na apata ụkwụ ya, Daniel 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 nke akwụkwọ ya mara mma, nke mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, nke ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dị n’elu ya; nke anụ ọhịa niile bi n’okpuru ya, nke anụ ufe nke eluigwe bikwa n’alaka ya,+
32 E ji ezigbo ọlaedo+ kpụọ isi ihe oyiyi ahụ, jiri ọlaọcha+ kpụọ obi ya na ogwe aka ya, jirikwa ọla kọpa+ kpụọ afọ ya na apata ụkwụ ya,
21 nke akwụkwọ ya mara mma, nke mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, nke ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dị n’elu ya; nke anụ ọhịa niile bi n’okpuru ya, nke anụ ufe nke eluigwe bikwa n’alaka ya,+