Daniel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Akwụkwọ ya mara mma, mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dịkwa n’elu ya. Anụ ọhịa+ na-anọ na ndò dị n’okpuru ya,+ ọ bụkwa n’alaka ya ka anụ ufe nke eluigwe bi,+ anụ ahụ́ niile na-erikwa ihe si na ya.
12 Akwụkwọ ya mara mma, mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dịkwa n’elu ya. Anụ ọhịa+ na-anọ na ndò dị n’okpuru ya,+ ọ bụkwa n’alaka ya ka anụ ufe nke eluigwe bi,+ anụ ahụ́ niile na-erikwa ihe si na ya.