Jeremaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+ Ezikiel 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anụ ufe niile nke eluigwe kpara akwụ́ ha n’alaka ya,+ ọ bụkwa n’okpuru alaka ya ka anụ ọhịa niile na-amụ ụmụ.+ N’okpuru ndò ya ka mba niile ndị nwere ụba mmadụ na-ebi.
6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+
6 Anụ ufe niile nke eluigwe kpara akwụ́ ha n’alaka ya,+ ọ bụkwa n’okpuru alaka ya ka anụ ọhịa niile na-amụ ụmụ.+ N’okpuru ndò ya ka mba niile ndị nwere ụba mmadụ na-ebi.