-
Abụ Ọma 84:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Jehova nke ụsụụ ndị agha, Eze m na Chineke m,
Ọbụna nnụnụ enwetawo ebe obibi,
Elekentịọba kpakwara akwụ́,
Ná nnukwu ebe ịchụàjà gị, bụ́ ebe o debeworo ụmụ ya!
-