24 Chineke wee sị: “Ka ala+ wepụta mkpụrụ obi dị ndụ n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ+ na anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị+ na anụ ọhịa+ nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche.” O wee dị otú ahụ.
14 “Ma, ònye ka m bụ,+ ole ndị ka ndị m bụkwa, nke na anyị nwere ike inye onyinye afọ ofufo dị otú a?+ N’ihi na ihe niile si n’aka gị,+ ọ bụkwa n’aka gị ka anyị nwetara ihe anyị nyere gị.