Jenesis 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Anụ ọhịa ọ bụla nke ụwa nakwa anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na ihe ọ bụla na-agagharị n’elu ala nke dị ndụ dị ka mkpụrụ obi ka m nyeworo akwụkwọ ndụ niile ka ọ bụrụ ihe oriri ha.”+ O wee dị otú ahụ. Abụ Ọma 104:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+
30 Anụ ọhịa ọ bụla nke ụwa nakwa anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na ihe ọ bụla na-agagharị n’elu ala nke dị ndụ dị ka mkpụrụ obi ka m nyeworo akwụkwọ ndụ niile ka ọ bụrụ ihe oriri ha.”+ O wee dị otú ahụ.
14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+