30 Anụ ọhịa ọ bụla nke ụwa nakwa anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na ihe ọ bụla na-agagharị n’elu ala nke dị ndụ dị ka mkpụrụ obi ka m nyeworo akwụkwọ ndụ niile ka ọ bụrụ ihe oriri ha.”+ O wee dị otú ahụ.
6 Ịnyịnya ọhịa+ eguzorowo otu ebe n’elu ugwu nta ndị ọhịa na-adịghị; ha ekuwo ume ọkụ ọkụ dị ka nkịta ọhịa; anya ha adịkwaghị ahụ ụzọ n’ihi na ahịhịa ndụ adịghị.+
22 Atụla egwu, unu anụ ọhịa,+ n’ihi na ala ịta ahịhịa ndị dị n’ala ịkpa ga-ejupụta n’ahịhịa ndụ.+ N’ihi na osisi ga-amị mkpụrụ ya.+ Osisi fig na osisi vaịn ga-eji ike ha dum mịa mkpụrụ.+