Joel 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Anụ ọhịa, atụla egwu,N’ihi na ahịhịa ndụ ga-eju n’ebe anụmanụ na-ata ahịhịa n’ala ịkpa,+Osisi ga-amịkwa mkpụrụ.+ Osisi fig na osisi vaịn ga-amịzucha mkpụrụ ha.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:22 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 17-18
22 Anụ ọhịa, atụla egwu,N’ihi na ahịhịa ndụ ga-eju n’ebe anụmanụ na-ata ahịhịa n’ala ịkpa,+Osisi ga-amịkwa mkpụrụ.+ Osisi fig na osisi vaịn ga-amịzucha mkpụrụ ha.+