Emọs 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+ Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+ Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+ Zekaraya 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na a ga-agha mkpụrụ udo. Osisi vaịn ga-amị mkpụrụ ya. Ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa. M ga-eme ka ndị fọrọ ná ndị a nweta ihe a niile.+
14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+ Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+ Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+
12 N’ihi na a ga-agha mkpụrụ udo. Osisi vaịn ga-amị mkpụrụ ya. Ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa. M ga-eme ka ndị fọrọ ná ndị a nweta ihe a niile.+