Levitikọs 26:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 m ga-eme ka mmiri na-ezoro unu n’oge kwesịrị ekwesị.+ Ala ga na-amị mkpụrụ ya.+ Osisi ndị dị n’ubi ga na-amịkwa mkpụrụ ha. Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “A ga-agọzi ụmụ* unu+ na ihe ala unu na-emepụta nakwa ụmụ anụ ụlọ unu, ya bụ, ehi unu na atụrụ unu.+ Aịzaya 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+
4 m ga-eme ka mmiri na-ezoro unu n’oge kwesịrị ekwesị.+ Ala ga na-amị mkpụrụ ya.+ Osisi ndị dị n’ubi ga na-amịkwa mkpụrụ ha.
4 “A ga-agọzi ụmụ* unu+ na ihe ala unu na-emepụta nakwa ụmụ anụ ụlọ unu, ya bụ, ehi unu na atụrụ unu.+
23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+