Abụ Ọma 104:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+
14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+