Mak 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’ezie, ana m asị unu, Otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri,+ ga-arara m nye.”+ Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+ Jọn 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye ahụ m ga-enye achịcha a m na-esuru.”+ N’ihi ya, mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.
18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’ezie, ana m asị unu, Otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri,+ ga-arara m nye.”+
18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+
26 Ya mere, Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye ahụ m ga-enye achịcha a m na-esuru.”+ N’ihi ya, mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.