Jọn 13:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye m ga-enye ibé achịcha m na-esuru.”+ Mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.
26 Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye m ga-enye ibé achịcha m na-esuru.”+ Mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.