Jọn 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye ahụ m ga-enye achịcha a m na-esuru.”+ N’ihi ya, mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.
26 Ya mere, Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye ahụ m ga-enye achịcha a m na-esuru.”+ N’ihi ya, mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.