Abụ Ọma 35:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe. Abụ Ọma 38:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na m sịrị: “Ma ọ́ bụghị ya, ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Mgbe ụkwụ na-esighị m ike n’ala,+ ha ga-ebuli onwe ha elu megide m.”+ Matiu 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ha nọ na-eri ihe, ọ sịrị: “N’ezie, ana m asị unu, Otu onye n’ime unu ga-arara m nye.”+
26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe.
16 N’ihi na m sịrị: “Ma ọ́ bụghị ya, ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Mgbe ụkwụ na-esighị m ike n’ala,+ ha ga-ebuli onwe ha elu megide m.”+