Abụ Ọma 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+