Abụ Ọma 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m, n’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Ka ihere mee ndị ajọ omume;+Ka ha mechie ọnụ n’ime Shiol.+ Abụ Ọma 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+ Abụ Ọma 70:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ihere mee ndị na-achọ mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+ Abụ Ọma 71:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+
17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m, n’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Ka ihere mee ndị ajọ omume;+Ka ha mechie ọnụ n’ime Shiol.+
4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+
2 Ka ihere mee ndị na-achọ mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+