Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Abụ Ọma 69:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekwela ka ihere m mee ndị nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+Chineke Izrel,+Ekwela ka e menye ndị na-achọ gị ihere n’ihi m.+ Aịzaya 50:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+ Matiu 27:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+
2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
6 Ekwela ka ihere m mee ndị nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+Chineke Izrel,+Ekwela ka e menye ndị na-achọ gị ihere n’ihi m.+
7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+
46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+