Abụ Ọma 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghịkwa onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+Ihere ga-eme ndị na-aghọ aghụghọ n’efu.+ Abụ Ọma 35:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe.
26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe.