Abụ Ọma 69:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekwela ka ihere m mee ndị nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+Chineke Izrel,+Ekwela ka e menye ndị na-achọ gị ihere n’ihi m.+
6 Ekwela ka ihere m mee ndị nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+Chineke Izrel,+Ekwela ka e menye ndị na-achọ gị ihere n’ihi m.+