Abụ Ọma 72:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+ Ọrụ Ndịozi 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Chineke nke ndị a bụ́ ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, o bulikwara ha elu n’oge ha biri dị ka ndị ala ọzọ n’ala Ijipt ma jiri ogwe aka dị ike kpọpụta ha na ya.+
18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+
17 Chineke nke ndị a bụ́ ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, o bulikwara ha elu n’oge ha biri dị ka ndị ala ọzọ n’ala Ijipt ma jiri ogwe aka dị ike kpọpụta ha na ya.+