Abụ Ọma 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka onye iro m wee ghara ịsị: “Emeriela m ya!”Ka ndị na-emegide m wee ghara ịṅụrị ọṅụ n’ihi na e mere ka m na-adagharị adagharị.+ Abụ Ọma 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Biko, ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Ekwela ka ndị kpọrọ m asị na nkịtị tabie anya.+ Abụ Ọma 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eji m nke a mara na ihe m masịrị gị,N’ihi na onye iro m adịghị eti mkpu ọṅụ na ya emeriwo m.+
4 Ka onye iro m wee ghara ịsị: “Emeriela m ya!”Ka ndị na-emegide m wee ghara ịṅụrị ọṅụ n’ihi na e mere ka m na-adagharị adagharị.+
19 Biko, ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Ekwela ka ndị kpọrọ m asị na nkịtị tabie anya.+