Aịzaya 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-echebe onye nwere ọchịchọ siri ike ka o nwee udo na-adịghị akwụsị akwụsị,+ n’ihi na ọ bụ gị ka e mere ka ọ tụkwasị obi.+ Ndị Rom 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Ọ dịghị onye nwere+ okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu.”+
3 Ị ga-echebe onye nwere ọchịchọ siri ike ka o nwee udo na-adịghị akwụsị akwụsị,+ n’ihi na ọ bụ gị ka e mere ka ọ tụkwasị obi.+